Ala Nigeria

Mba Afrika

Ehigherila ọbibia onye-isi ala mba Niger bụ Mahamadou Issoufou

Onye-isi ala mba Niger bụ Mahamadou Issoufou kwesiri iba zute  Presidenti Muhammadu Buhari na  Abuja,ka ewughariri. Nkea ka ehibere na ụbọchi  Fridee nke ọnwa ise...

Ihe mgbaga ahu

UNESCO na gọọmenti Bauchi ebinyela aka n’akwụkwọ nkwekọrita inyere ụmụnwanyi aka

Otu United Nations Educational, Scientific and Cultural Organisation, UNESCO n’aha ichafu ebinyela aka na akwụkwọ nkwekọrita ha na ndi gọọmenti Steti Bauchi,ikuziri ụmụ-agbogho na...

Ndi uwe oji akpọla aha onye tụrụ ogbunigwe na Manchester

Onye anasi na ọ bụ ya tụrụ mgbọ ogbunigwe n’ogige  Manchester ka asi na aha ya bụ Salman Abedi. Etu osinadi,ndi uwe oji nke Manchester...

Nke mbụ onye Afrika ga-abụ Direktọ genara nke WHO

Tedros Adhanom Ghebreyesus bụ onye si mba Ethiopia ga-ewere ọkwa dika Direktọ general nke ndi World Health Organization, WHO n’aha ichafu. Ọ ga abụ onye...

SPORTS

Ụlọ ọrụ onye-isi ala ekwela Naijiria nkwa maka ahụ-ike Presdenti Buhari

Ụlọ ọrụ onye-isi ala agwala ndi Naijiria, na agbanyeghi ahụ-ike onye-isi ala n’ihe gana aga etu okwesiri.site n’okwu a, onye-isi ala anaghi aga ọgbakọ...

Mba uwa